Showing posts with label Zik Ekwuo Aru. Show all posts
Showing posts with label Zik Ekwuo Aru. Show all posts

Friday, October 07, 2011

Zik Ekwuo Aru Upside Down Readers

Onye na ekwu...Onye ka iwu
Ebee ka iguru akwukwo
Imakwa onye mmwu
mmee gi ihe; iga amata onye mwu
Ana enwe obodo enwe;
kama-kwa-kama; mmee gi ihe
mgbeahu ka iga amata
na uguru tu oyi
Awum Udumotali Ugwumagala
Duru akwukwo bekee na atu ujo
okeze ji obodo; oshimiri ego agwu agwu
ebe oku na enwu n'elu
ga kwaa juo

Starring:Omemgboji 1, Oloutuna Ukashi, Kpakporo Okoroigwe, Okwamkpuru Nwaimo, Eziokwu bu-Ndu, Oguzie nwa-Emena, Omajiji Ogbokiri, Igbo Nd'Iro

NOW PLAYING AT ALL IGBO-RELATED THEATERS NEAR YOU!

KNOCK, KNOCK

By issuing subpoenas to five Times journalists, the Trump administration reveals its first response to unwanted national security coverage: ...